Asụsụ Bomu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bo
Western Bobo Wule
Bomu
Region Burkina Faso, Mali
Ethnicity Bwa
Native speakers
300,000 in Mali (2018)[1]



60,000 in Burkina Faso (1991)[1]
Language codes
ISO 639-3 bmq
Glottolog bomu1247

Àtụ:Infobox ethnonym Asụsụ Bo nke West Africa, Bomu (Boomu), nke a makwaara dị ka Western Bobo Wule, bụ asụsụ Gur nke mbà Burkina Faso na mbà Mali.

Ndị otu abụọ nke ndị Bwa na-asụ Bomu, Red Bobo, Bobo Wule (nke a na-akpọkwa Bobo Oule), na ọcha Bobo,Bobo Gbe, nke a makwaara dị ka Kyan (nke á nà akpọkwa Kian, Tian, Tyan, Can, Chan) ma ọ bụ Tyanse.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Bo at Ethnologue (25th ed., 2022) closed access