Asụsụ Buamu
Ọdịdị
| Person | Bwa |
|---|---|
| People | Bwaba |
| Language | Bwamu |
Asụsụ isi Bwa, Eastern Bobo Wule (Buamu, Bwamu), bụ asụsụ Gur nke mbà Burkina Faso.[1] Ọ bụ otu n'ime ọtụtụ asụsụ ndị nwere njikọ nke chiri anya na aha nkè ahụ.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ buamu Language | A UBS Bible Society Site (en-US). Archived from the original on 2021-12-25. Retrieved on 2020-10-04.