Asụsụ Cerma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Cerma (Kirma) bụ asụsụ Gur nke dị na Obodo Burkina Faso . Ọ bụ ndị Gouin na-asụ ya bu asụsụ (mgbe ụfọdụ a na-akpọ Ciramba ma ọ bụ Gouin (Gwe, Gwen)).