Asụsụ Gbii
Ọdịdị
Asụsụ Gbii
obere ụdị nke | Western Kru |
---|---|
mba/obodo | Liberia |
ụmụ amaala ka | Nimba |
'Asụsụ Gbi na Dorue', nke a makwaara dị ka Gbee ma ọ bụ Gbi na dorue, yiri Asụsụ Krahn nke ezinụlọ asụsụ Niger-Congo. A na-asụ ya n'ebe ugwu Liberia nke bụ mpaghara dị na Nimba County. Asụsụ ya gụnyere Gbi na Dorue. nwere ọdịdị okwu nke 78% na Asụsụ Bassa.
N'afọ 1991, mmadụ 18,600 na-asụ Gbi. [1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Asụsụ ndị Afrịka
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]nwere ọdịdị okwu nke 78% na Asụsụ Bassa.
- ↑ Vanderaa, Larry (1991). A survey for Christian Reformed World Missions of missions and churches in West Africa. Grand Rapids, Michigan: Christian Reformed World Missions.