Asụsụ Geme

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Geme bụ asụsụ Zande a na-asụ na obere obodo abụọ nke Central Afrikan Republic.

A na-asụ Gɛ̀mɛ́ ma ọ bụ ọnụ̀mɛ́ n'ebe ugwu Ndélé n'ime obodo abụọ dị kilomita itoolu (9) site na ibe ha, ya bụ Aliou (mmadụ narị atọ na iri ise 350, nke a maara dị ka Gɛ̀imbó Tulu) na Goz Amar II (mmadụ 50, nke a maara dịka Gɛ̀mb́ Kúlágbòlù). N'ozuzu, a maara asụsụ ha dịka Ngba Gɛ̀mɛ́.[1]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Moñino, Yves (1988). Lexique comparatif des langues oubanguiennes. Paris: Geuthner.