Asụsụ Glio-Ubi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Asụsụ Glio-Oubi (Glio-Ubi) bụ asụsụ Kru nke ezinụlọ asụsụ ndi Niger-Congo. A na-asụ ya n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ Liberia, ebe a maara ya dịka Glio, na n'ebe ọdịda anyanwụ Ivory Coast, ebe a mara ya dịka Oubi maọbụ Ubi. Ọ nwere ọdịdị okwu nke 0.75 na asụsụ Glaro-Twabo.

N'afọ 1991, mmadụ 3,500 na Liberia na 2,500 ndị na-asụ Oubi na Ivory Coast na-asụrụ Glio.[1]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Asụsụ nke Africa
  • Asụsụ nke Ivory Coast

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Vanderaa, Larry (1991). A survey for Christian Reformed World Missions of missions and churches in West Africa. Grand Rapids, Michigan: Christian Reformed World Missions.