Asụsụ Karon

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Asụsụ nke Karon ma ọ bụ Kalɔɔn[1] bụ asụsụ nọ n'ihe ize ndụ nke obodo Senegal na obodo Gambia. Ọ bụ nke alaka Bak nke ezinaụlọ asụsụ Niger Congo, ma nwee njikọ chiri anya na asụsụ Mlomp.

A na-asụ asụsụ Karon n'akụkụ osimiri n'ebe ugwu nke ọnụ Osimiri Casamance. A na-akpọ mmadụ alɔɔn n'asụsụ ahụ, ndị na-asụ asụsụ ahụ na-akpọkwa asụsụ nke ha dị ka kägup__wol____wol____wol__.[1]

  1. 1.0 1.1 Wilson, William André Auquier. 2007. Guinea Languages of the Atlantic group: description and internal classification. (Schriften zur Afrikanistik, 12.) Frankfurt am Main: Peter Lang.