Jump to content

Asụsụ Kuo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Kuo (Koh) bụ asụsụ Mbum nke ndịda Chad na ugwu Cameroon.

A na-asụ Kuo, dị ka Kali, n'ebe ndị dịgasị iche iche n'akụkụ ọwụwa anyanwụ nke ngalaba Vina (Mbe na mpaghara Ngaoundéré ọwụwa Anyanwụ) na ngalaba Mbere (Meiganga commune) na mpaghara Adamawa. N'ebe owụwa anyanwụ, a na-asụ ya n'akụkụ ugwu nke ngalaba Lom-et-Djerem (Garoua-Boulaï na Bétaré-Oya communes). Mmadụ 2,975 na-asụ ya.[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. (2012) in Binam Bikoi: Atlas linguistique du Cameroun (ALCAM), Atlas linguistique de l'Afrique centrale (ALAC) (in fr). Yaoundé: CERDOTOLA. ISBN 9789956796069. 

Templeeti:Adamawa languagesTempleeti:Languages of Cameroon