Asụsụ Lombo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Asụsụ Lombo
asụsụ, modern language
obere ụdị nkeSoko Dezie
mba/obodoDemocratic Republic of the Congo Dezie
ụmụ amaala kaOrientale Province Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue6a Vigorous Dezie

Asụsụ Lombo (nke a na-akpọkwara Olombo, Turumbu, Ulumbu) nọ n'òtù asụsụ Kele nke asụsụ Bantu. Ọ bụ ndị Turumbu nke Tshopo District, Isangi Territory, na Democratic Republic of the Congo na-asụ ya.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]