Asụsụ Lorhon

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Lorhon, ma o bu Teen, bu asụsụ Gur nke Ivory Coast na gafee ókèala na Burkina Faso.

Dị ka ọ dị na Doghose, enwere ụdị mkpụrụ okwu dị iche iche iji kwado ụda [ɣ]: Loghon, Lorhon, Loron. Aha ndị ọzọ bụ Nabe, Tegesie, Ténhé, na Tuni.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]