Asụsụ Mündü

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Asụsụ Mündü
asụsụ, modern language
mba/obodoDemocratic Republic of the Congo, South Sudan Dezie
ụmụ amaala kaHaut-Uele Dezie
usoro ederedeLatin script Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue5 Na-etolite Dezie

Mündü (Mondo) bụ asụsụ Ubangian nke South Sudan, nke nwere puku mmadụ ole na ole na-asụ na mba Democratic Republic of the Congo.

Ebe Ọ dị[dezie | dezie ebe o si]

Nnyocha e mere n'afọ 2013 kọrọ na agbụrụ Mundu na ebi na bomas ndị a nke South Sudan.[1]

  • Amaki Boma, Kozi Payam, Maridi County
  • E'di Boma, Ngamunde Payam, Maridi County
  • Mundu Boma, Tore Payam, Yei County
  • Adio Boma, Tore Payam, Yei County

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]