Asụsụ Mbala
Ọdịdị
Asụsụ Mbala
| Obere ụdị nke | Pende |
|---|---|
| Mba/obodo | Democratic Republic of the Congo |
| Ụmụ amaala ka | Bandundu Province, Kwango District, Kwilu |
| Ọkwa asụsụ Ethnologue | 6a Vigorous |
Mbala (Gimbala, Rumbala) bụ asụsụ Bantu nke Congo. A na-asụ ya nke ọma n'ọtụtụ ebe n'ógbè dị gburugburu obodo Kitwit.