Asụsụ Ogbi nke Burkina
Ọdịdị
Burkina Sign Language | ||
---|---|---|
Signed in: | Burkina Faso | |
Region: | Ouagadougou | |
Total signers: | — | |
Language family: | Deaf-community sign language | |
Language codes | ||
ISO 639-1: | none | |
ISO 639-2: | sgn | |
ISO 639-3: | none |
Asụsụ ndị Ogbi nke Burkina (na French: Langue des signes burkinabé ma ọ bụ Langue des signnes mossi) bụ asụsụ ndị ogbi nke obodo ndị ntị chiri na isi obodo Burkina Faso, nke aha ya bụ Ouagadougou . Agụmakwụkwọ ndị ntị chiri na Burkina bụ na American Sign Language (ASL) na Burkina Faso Sign Language a na-ewere dị ka asụsụ creole nke ASL.[1] E nwere mmadụ puku iri ise na ise, na narị ise na Burkina[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Brentari (2010). Sign Languages. Cambridge University Press. ISBN 978-1139487399.
- ↑ International Mission Board.(2017). People groups. http://www.peoplegroups.org/explore/groupdetails.aspx?peid=47719