Asụsụ Pangwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Asụsụ Pangwa
asụsụ, modern language
obere ụdị nkeSouthern Tanzania Highlands Bantu Dezie
mba/obodoTanzania Dezie
ụmụ amaala kaIringa Region Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue6a Vigorous Dezie

 

Ndị Pangwa bụ otu asụsụ Bantu nke dị na Kipengere Range n'akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Ọdọ Mmiri Malawi, na Ludewa District nke Njombe Region dị na ndịda Tanzania. N'afọ 2002, e mere atụmatụ na ọnụ ọgụgụ ndị Pangwa ka ọdị 95,000. Asụsụ Pangwa bụ onye otu ezinụlọ Bantu.

Aha ndị ọzọ maka Pangwa bụ Ekipangwa nakwa Kipangwa.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndị Nena

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]