Asụsụ Samwe
Ọdịdị
| Samwe | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Burkina Faso | |
| Total speakers: | 4,500 | |
| Language family: | Nnijer–Kongo Atlantic–Congo? Gur? Wara–Natyoro Samwe | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | — | |
| ISO 639-3: | wbf | |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Samwé (samoe), nke a makwaara dị ka Wara (ouara, ouala), bụ asụsụ nkè ndị Gur nke mbà Burkina. Asụsụ ndị a bụ Negueni-Klani, Ouatourou-Niasogoni, na Soulani. Ndị na-asogoni nwere nsogbu na isu asụsụ nkè Negueni, mana ọ dịghịri ndị ọzọ otú á.