Jump to content

Asụsụ Tiagba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Asụsụ Lélé, bu nke a na-akpo Lelemrin nke a makwaara dị ka Tiagba (Tiagbamrin) site na isi obodo ya, bụ asụsụ Kru nke agbụrụ Aizi (Ahizi) na-asụ n'ikpere Ébrié Lagoon na Ivory Coast. Ọ pụghị ịghọta ya na Mobu, nke Aizi na-asụkwa na ọdọ mmiri ahụ.

Aha Lele maka Aizi niile bụ Prokpo maka ndị mmadụ (ma ọ bụ na Tiagba Krokpo), Prokpamrin maka asụsụ ahụ.[1][2]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Douglas Boone, Silué Lamine, MaryAnne Augustin. "L'Utilisation du Français et de l'Adoukrou par les Aizi" (2002, Société Internationale de Linguistique, Côte d’Ivoire) online
  2. Journal of West African Languages. Erihplus.. Archived from the original on 2023-03-22. Retrieved on 2023-05-04.