Asụsụ Wanda

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wanda
Iciwanda
Spoken in: Tanzania
Total speakers: 24,000
Language family: Nnijer–Kongo
 Atlantic–Congo
  Benue–Congo
   Bantoid
    Bantu
     Rukwa
      Mbozi
       Mwika
        South
         Wanda
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: wbh

Wanda (nke a makwaara dị ka Ichiwanda, Iciwanda, Kiwanda, Vanda, Wandia ) bụ asụsụ ndị Bantu nke dị na Tanzania.[1] A na-ewere ya dị ka asụsụ na-adịghị ike nke ndị na-asụ ya n'ụwa nile erughị 43,000. Ọ dịkarịa ala, ọkara nke ndị Wanda na-asụ obere Swahili, bụ otu n'ime asụsụ gọọmentị nke ndị Tanzania. Ndị ọkà okwu n'elekwasị anya na mpaghara Kamsamba dị na Momba Distrikti Council nakwa mpaghara Kipeta dị na Sumbawanga Distrikti.[2]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Wanda (en). Ethnologue. Retrieved on 2019-07-08.
  2. Did you know Wanda is vulnerable? (en). Endangered Languages. Retrieved on 2021-11-04.

Àtụ:Languages of Tanzania