Asụsụ ndị Aizi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ọ dịla anya e chere na asụsụ nke atọ nke agbụrụ Aizi, maọbu Apro nke a na akpọkwa ("Aproumu"), bụkwa Kru. Otú ọ dị, ugbu a ka edere ya, a na-ahazi Apro dị ka asụsụ ndiozokwa.[1]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Douglas Boone, Silué Lamine, MaryAnne Augustin. "L'Utilisation du Français et de l'Adoukrou par les Aizi" (2002, Société Internationale de Linguistique, Côte d’Ivoire) online
    Ettien Koffi. Paradigm Shift in Language Planning and Policy: Game-Theoretic Solutions (2012, De Gruyter, pg. 152).