Asụsụ ndị Basa-Kontagora
Ọdịdị
| Basa-Kontagora | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Nigeria | |
| Region: | Kontagora | |
| Total speakers: | 10 | |
| Language family: | Nnijer–Kongo Atlantic–Congo Benue–Congo Kainji Basa languages Kontagora–Gumna Basa-Kontagora | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | —
| |
| ISO 639-3: | bsr
| |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Basa-Kontagora bụ asụsụ Kainji nke Naijiria nke fọrọ nke nta ka ọ ghara ịdị ọzọ. A na-asụ ya na Mariga, Niger Steeti, dị nso na Kontagora na ala nna ndi Basa. A na-eme atụmatụ na ka ọ na-erule afọ 2010, ndị Basa-Kontagora nwere ihe na-erughị mmadụ 10 ndị obodo ahụ na-asụ asụsụ ha.