Asụsụ ndi kiong

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kiong
Kayon
Akoiyang
Native to Nigeria
Region Cross River State
Ethnicity 570 Akayon (2000)[1]
Native speakers
100 (2004)[2]
Language codes
ISO 639-3 kkm
Glottolog kion1242
ELP Kiong

Kiong, ma ọ bụ Kayon, bụ asụsụ ihe émenchefu mgbegbo Upper Cross River nke dị na Naịjirịa fọrọ nke nta ka ọ ghara ịdị. Ndị Okoyong na-asụ asụsụ Kiong dị na mpaghara Odukpani na Akamkpa nke Cross River State.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kiong language at Ethnologue (15th ed., 2005)
  2. Kiong at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)