Asaá Göttingen

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Asaá Göttingen
group of humans
Asaá Göttingen. Ahiri nkwa ishi: Wilhelm Grimm, Jacob Grimm. Ahiri nkwa etiti:Wilhelm Eduard Albrecht, Friedrich Christoph Dahlmann, Georg Gottfried Gervinus. Ahiri nkwa na àlà:Wilhelm Eduard Weber, Heinrich Georg August Ewald.

Asaá Göttingen (Jeman: Asaá Göttingen) bu mgbe mbu ọtú asaá ndi nkuzi mahadum shí Göttingen. Na 1837 hé mẹrẹ iwesíke kábà nkábú ihe gbanwere na édéíwu nke Ochíchìéze Hanover onye mere ya bu Ernest Augustus na hé kwéghị I süo iyi maka Í sóró éze Hanover nke öhúrụ. Ishi ha bu Friedrich Christoph Dahlmann, onyeá ọnwé ya kwadọrọ édéíwu ha métughị áka. Nke ishi fọrọ bu nwanne ndi nwoke Germanist Wilhelm na Jacob Grimm(ndi ukwu maka ákukó agbara na ákukó omenálá; ha mara há ka Brothers Grimm), Nnukwu iwụ Wilhelm Eduard Albrecht, onye ákíkó mbu Georg Gottfried Gervinus, onye ómárí ahu madu Wilhelm Eduard Weber, na onye éféfé chineke na Heinrich Georg August Ewald.