Asaramanitra Ratiarison

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Asaramanitra Ratiarison
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMadagascar Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Jenụwarị 1988 Dezie
Ebe ọmụmụAntananarivo Dezie
Ọrụ ọ na-arụjudoka Dezie
ụdị egwuregwujudo Dezie
so najudo at the 2016 Summer Olympics Dezie

Asaramanitra Ratiarison (amụrụ na 7 Jenụwarị, na afọ 1988) bụ onye judo Madagascar.

O sonyere na afo 2016 Summer Olympics na Rio de Janeiro, na 48 kilogram ụmụ nwanyị.[1] Dayaris Mestre Alvarez nke Cuba meriri ya na agba nke mbụ.[2] Ọ bụ onye na-eburu ọkọlọtọ maka Madagascar n'oge emume mmechi.[3]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Asaramanitra Ratiarison. rio2016.com. Archived from the original on 17 August 2016. Retrieved on 9 August 2016.
  2. Rio 2016. Rio 2016. Archived from the original on 7 August 2016. Retrieved on 2016-08-23.
  3. The Flagbearers for the Rio 2016 Closing Ceremony (2016-08-21). Retrieved on 2016-08-23.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]