Ashifi Gogo
Ọdịdị
Ashifi Gogo
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ebe agụmakwụkwọ | Thayer School of Engineering, Whitman College, Dartmouth College |
onye ndụmọdụ doctoral | George Cybenko, Elsa M. Garmire |
affiliation | Sproxil |
affiliation string | Sproxil |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2015, World Economic Forum Annual Meeting 2018 |
Ashifi Gogo guzobere Sproxil n'afọ 2009 iji lụso mmụba nke ọgwụ adịgboroja na Afrịka ọgụ.
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Gogo nwetara nzere bachelọ nke nka na Whitman College n'afọ 2005, na-enweta nnukwu akwụkwọ abụọ na Mathematics na Physics.[1] O nwetara PhD ya na Injinia na Dartmouth College. Ọ gakwara akwụkwọ mbụ ya na Ghana. Ọ nọ na Kwame Nkrumah University of Science and Technology primary na Junior High School.
Nsọpụrụ na onyinye
[dezie | dezie ebe o si]A kpọrọ Gogo na Fortune's 2005 '40 under 40' ndepụta nke ndị ọchụnta ego kachasị emetụta.
Ndetu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ashifi Gogo profile. Whitman College. Archived from the original on 2022-06-02. Retrieved on 2022-05-29.