Jump to content

Ashok Kumar Deb

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ashok Kumar Deb
Ashok Kumar Deb, March 2023
Member of West Bengal Legislative Assembly
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
1996
Preceded byDipak Mukherjee
Personal details
Political partyAITC
ResidenceBudge Budge, South 24 Parganas, West Bengal

Ashok Kumar Deb, bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke All India Trinamool Congress.[1][2] Ọ bụ onye omebe iwu, [3] họpụtara site na mpaghara Budge Budge na ntuli aka ọgbakọ omebe iwu 1996 West Bengal. N'afọ 2001, 2006, 2011, 2016 na 2021 ntuli aka ọgbakọ, a họpụtara ya ọzọ n'otu mpaghara. [1][2][3]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]