Ashour

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha Ashour bụ aha nna. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Ashour El Adham, onye Egypt na-agba bọọlụ
  • Ali Ashour, MA, (amụrụ n'afọ nari iri itoolu na iri isii), onye ọka ikpe na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Libya
  • Hisham Mohd Ashour, (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na abụọ), onye na-eme egwuregwu squash nke na-anọchite anya Ijipt
  • Hossam Ashour (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na isii), onye Egypt na-agba bọọlụ
  • Magdy Ashour, onye na-eme ngagharị iwe n'Ijipt
  • No'man Ashour (1918-1987), onye Ijipt na-ede uri na onye na-ede egwuregwu,
  • Omar Ashour, onye sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ, na onye mmeri martial arts si Montreal
  • Radwa Ashour (1946-2014) bụ onye Ijipt na-ede akwụkwọ akụkọ
  • Ramy Ashour (amụrụ n'afọ 1987), onye na-eme egwuregwu squash si Egypt
  • Said Ashour (1922 2009), prọfesọ nke akụkọ ihe mere eme na Mahadum Cairo, onye dere akwụkwọ 22.
  • Saleh Ashour, onye otu Nzukọ Mba Kuwait
  • Ashour Bourashed, onye otu National Transitional Council nke Libya na-anọchite anya obodo Derna
  • Mohamed Ashour Khawaja (amụrụ n'afọ 1987), onye na-agba ọsọ na Libya, ọkachamara na mita 400
  • Ashour Bin Khayal (amụrụ n'afọ 1939), onye nnọchi anya mba Libya na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị
  • Ashour Suleiman Shuwail (amụrụ n'afọ 1954), minista nke ime obodo nke Libya site na Julaị 2012