Jump to content

Asit Kumar Mal

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Asit Kumar Mal

Asit Kumar Mal bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India. A họpụtara ya na Lok Sabha, obere ụlọ omeiwu nke India site na Bolpur, West Bengal na ntuli aka izugbe India nke 2019 dị ka onye otu Trinamool Congress.[1][2]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]