Askira/Uba
| Oge/afọ mmalite | 1976 |
|---|---|
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ Hausa |
| Kọntinent | Eluàlà |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Borno |
| Dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| Nhazi ọnọdụ | 10°39′17″N 12°54′28″E |

Askira/Uba | |
|---|---|
| Country | |
| State | Borno State |
| Capital | Askira |
| Time zone | UTC+1 (WAT) |
Askira/Uba bụ ọchịchị ime obodo dị na Borno Steeti, Naịjiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Askira.
Ọ nwere mpaghara 2,362 km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị Puku narị iri atọ na asatọ, iri iteghete na otu na ngụkọ nke afọ 2006.
Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị isii na otu. [1]
Otu n'ime obodo Askira/Uba, Lassa, bụ mmalite nke nje ọhụrụ a chọtara n'ọbara nke ndị ozi ala mba Amerika na-alọta alota, nke ndị otu nyocha virology chọpụtara na mbụ na ụlọ nyocha na Mahadum Yale, bụ onye kpọrọ ya " Nje Lassa " ebe o bu ụzọ pụta. [2]
N'ọnwa Julaị nke afọ 2014, ndị a na-enyo enyo ka ndị Boko Haram wakporo obodo Huyim na Dille dị na ọchịchị ime Obodo Askira/Uba, ma gbuo mmadụ narị iteghete na iri atọ na asatọ n'otu n'otu. Ndị mwakpo ahụ sitere n'ọhịa Sambisa . Ndị bi ebe ahụ
achụpụrụ "chọrọ enyemaka gọọmentị na ndị mmadu nwere obi." [3] [4]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 7 October 2009. Retrieved on 2009-10-20.
- ↑ Prono (9 January 2008). in Zhang: Encyclopedia of Global Health. SAGE. ISBN 978-1-4129-4186-0. OCLC 775277696.
- ↑ Nigeria: Gunmen Kill Nine in Borno Village. Retrieved on 2014-07-18.
- ↑ Hamza Idris. "Nigeria: 38 Killed As Boko Haram Attacks Borno Village", Daily Trust - AllAfrica, 2014-07-15. Retrieved on 2014-07-18.
- Pages with script errors
- Articles with short description
- Short description is different from Wikidata
- Pages using infobox settlement with infobox mapframe errors
- Pages using infobox settlement with no map
- Pages using infobox settlement with no coordinates
- Ibé ndị na-eji njikọ anwansi ISBN
- Pages using the Kartographer extension