Aslam

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha Aslam bụ aha nwoke bụkwara aha nna a na-eji n'ụwa ndị Alakụba. Ọ bụkwa aha nna sitere na Bekee, ma nwee isi mmalite abụọ, nke mbụ sitere na aha ala maka onye bi na hazels, nke sitere na Old English tupu narị afọ nke asaa "hoeslum", site na "hoesel", hazel.

Ọ nwere ike izo aka na:

  • Aslam Pahalwan (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri abụọ1927), onye na-agba mgba na Pakistan
  • Sheikh Mohammad Aslam, onye bọọlụ Bangladesh
  • Dilpazier Aslam (amụrụ n'afọ 1978), onye nta akụkọ Bekee
  • Mohammad Aslam Khan Khalil (amụrụ n'afọ 1950), onye sayensị America