Asona
Ọdịdị
Asona bụ otu n'ime ndị isi asatọ nke ndị Akan.
Ihe oyiyi
[dezie | dezie ebe o si]Ihe bu oyiyi nke ndị Asona bụ ugoloọma ma ọ bụ agwọ.[1]
Obodo ukwu
[dezie | dezie ebe o si]Obodo ukwu nke ndị Asona gụnyere;Begoro, New Juaben, Kukurantumi, Akim Tafo wdg
- ↑ A King in Ghana » Akan Clans. www.akinginghana.org. Retrieved on 2015-06-14.