Assetou Traoré
Ọdịdị
Assetou Traoré
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Mali |
aha ezinụlọ ya | Traoré |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Febụwarị 1995 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | forward |
onye nsonye òtù egwuregwu | Cavigal Nice Basket |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Assetou Traoré (amụrụ ya na onwaFebụwarị 27,n’afo 1995, na Bamako) bụ onye na-atu bọọlụ basketball nke na-atukwaziri otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Mali na Cavigal Nice di na France- LF2 (W).[1][2][3]
Akụkọ ihe mere eme
[dezie | dezie ebe o si]Assetou Traore turu ndi C'Chartres n'oge 2019-2020 LF2 league ebe o setịpụrụ ọrụ ya dị elu na rebounds na egwuregwu France-LF2 (W) na ubochi 13 Disemba 2019. N'abalị atọ n'ọnwa Febụwarị afọ 2024, ọ na-arụ ọrụ ya n'elu ihe na egwuregwu France-LF2 (W) mgbe a kpọfere ya na Cavigal Nice na mmeri ha na L.T. Meylan, 78-76. [4]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Assetou Traore. play.fiba3x3.com. Retrieved on 2024-03-25.
- ↑ Assetou Traoré - Player Profile (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-25.
- ↑ Eurobasket. Assetou Traore, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2024-03-25.
- ↑ Proballers. Assetou Traore, Basketball Player (en). Proballers. Retrieved on 2024-03-25.