Assia Zouhair

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Assia Zouhair
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Eprel 1991 Dezie
Ebe ọmụmụMorocco Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Assia Zouhair (Arabic, amụrụ n'abalị iri atọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1991) bụ onye Morocco na agba bọọlụ nke na agba dịka onye na edebe goolu maka Chabab Atlas Khénifra na ndị otu ụmụ nwanyị nke Morocco.[1]

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Zouhair agbaala bọọlụ maka CAK na Morocco.[2]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Zouhair emeela maka Morocco na ọkwa dị elu.[3]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco naagba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. "جديد الصحراء الرياضي :مريم احمد", 13 August 2021. Retrieved on 18 June 2021. (in ar)
  2. Entrainements à Maâmoura de L'Equipe Nationale Féminine (fr). Royal Moroccan Football Federation (20 October 2020). Retrieved on 18 June 2021.
  3. Duret, Sébastien (3 December 2020). "Amicaux - Double succès du BRESIL et du GHANA, les USA battent les PAYS-BAS, la ZAMBIE victorieuse au CHILI". Footofeminin.fr (in French). Retrieved 18 June 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Assia Zouhair on Instagram