Assouma Uwizeye
Ọdịdị
Assouma Uwizeye
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Rwanda |
| Obodo maka egwuregwu | Rwanda |
| Aha ezinụlọ ya | Q133279105 |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Eprel 1996 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ike n'ihu |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| So na | 2022 FIBA Africa Women's Champions Cup, 2023 FIBA Women's AfroBasket qualification, 2023 FIBA Women's AfroBasket |
Assouma Uwizeye (amụrụ ya n'ụbọchị nke isii n'ọnwa Eprel n'afọ 1996) bụkwa onye obodo Rwanda na-atu bọọlụ basketball maka otu ụmụ nwanyị nke mba Rwanda . [1]
Ọrụ ndị otu mba
[dezie | dezie ebe o si]Uwizeye nọchitere anya mba Rwanda na 2022 FIBA Africa Women's Champions Cup, ebe ọ na-enweta akara 9.3 na 8.8 rebounds kwa egwuregwu obula.[2]
N'oge 2023 Fiba Women's Zone V AfroBasket Qualifiers, a matara Uwizeye dịka otu n'ime ndị na-eme ihe kachasị mma n'akụkụ, Odile Tetero na Marie Imanizabayo, bụ ndị si n'elu bench pụta maka akara iri Na ise wee nweta nkezi rebound ise. [3][4]O sonyekwara na Afrobasket ụmụ nwanyị nke afo 2023 ebe o nwetara akara isii na rebound abuo na nkeji iri na ise nke egwuregwu ahụ.[5][6]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sikubwabo, Damas (2023-02-19). "Rwanda beaten again as Afrobasket qualifiers leave holes to fill". The New Times. Retrieved 2024-03-17.
- ↑ Bahizi, Heritier (2023-08-08). "Rwanda: Meet the Women Who Made Rwanda Proud at 2023 Afrobasket". allAfrica.com. Retrieved 2024-03-17.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "TEAM PROFILE: Herculean task for Rwanda as they host 2023 Women's AfroBasket". FIBA.basketball. Retrieved 2024-04-13.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Abayisenga, Eddy (2023-07-28). "Rwanda Seeks Fourth Place At the FIBA Women's Afro-basket". KT PRESS. Retrieved 2024-04-13.