Jump to content

Assumpta Ingabire

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Assumpta Ingabire
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịRwanda Dezie
aha enyereAssumpta Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Assumpta Ingabire Bụ nwanyị ndọrọ ndọrọ ọchịchị Rwanda, na-eje ozi dị ka Minista nke Steeti, na-ahụ maka ihe gbasara mmekọrịta mmadụ na ibe ya na Ministri nke Gọọmentị Obodo nke Rwanda.[1][2] Tupu nhọpụta ya, ọ rụrụ ọrụ dị ka odeakwụkwọ na-adịgide adịgide na Ministry of Gender and Family Planning, na odeakwụkwọ na Ministry of Local Government of Rwanda[3]

Ebenside

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Kagame appoints new cabinet member, dismisses forestry boss (en). The New Times | Rwanda (2021-10-27). Retrieved on 2021-11-16.
  2. Yanditswe na Malachie Hakizimana. Ignatienne Nyirarukundo na Assumpta Ingabire bahinduriwe inshingano (en-US). Kigali Today. Retrieved on 2021-11-16.
  3. New Permanent Secretary assumes Office duties (en-US). www.minaloc.gov.rw. Retrieved on 2021-11-17.