AsusuNdunda
Ọdịdị
| Ndunda | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Nigeria | |
| Region: | Taraba State | |
| Total speakers: | 350 | |
| Language family: | Nnijer–Kongo Atlantic–Congo Benue–Congo Mambiloid Mambila–Konja Mambila–Vute Kamkam Ndunda | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | — | |
| ISO 639-3: | nuh | |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Ndunda bụ obere asụsụ Mambiloid nke Naijiria. Ọ bụkwa Roger Blench chọpụtara ya na nso obodo Zongo Ajiya na-asụ Mvanip. Obodo Ndunda dị ihe dị ka kilomita 5 (Ise) site na Yerimaru, n'ebe ndịda Zongo Ajiya. Ọ nwere njikọ chiri anya ma dị iche na Mvanip.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Blench (2019). An Atlas of Nigerian Languages, 4th, Cambridge: Kay Williamson Educational Foundation.