Asusu Asu (Naijiria)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Asu (nke a makwaara dị ka Abewa maọbụ Ebe[1]) bụ asụsụ Nupoid a na-asụ na steeti Niger na Western Naijiria .[2] Ndị Asu bi n'ihe dị ka obodo iri na ndịda ọwụwa anyanwụ nke Kontagora.[1]

  1. 1.0 1.1 Blench, Roger. 2013. The Nupoid languages of west-central Nigeria: overview and comparative word list.
  2. Report for Asu. Ethnologue. Retrieved on 2010-12-12.