Asusu ndi Basa-uGumna

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bassa-Gumna
Spoken in: Nigeria
Total speakers:
Language family: Nnijer–Kongo
 Atlantic–Congo
  Benue–Congo
   Kainji
    Bassa languages
     Kontagora–Gumna
      Bassa-Gumna
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: bsl

Bassa-Gumna bụ asụsụ nagorụ mụọ nke ndi Kainji dị n' Naijiria na-asụbu. A na-asụ ya na Chanchaga, steeti Niger, na Nasarawa, nọ nso n' ala nna ndị Bassa. Ndị na-asụ ya gboo na-asuzi asụsụ Hausa.

Gumna dị ihe dị ka kilomita 10 n'ebe ọdịda anyanwụ nke ụzọ Tegina-Zungeru. N'ihe dị ka n'afọ 1963, ndị na-asụ asụsụ Bassa-Gumna kwagara n'okporo ụzọ ahụ ma ùgbúà ha bi n'obodo Yakila, ebe a hụrụ naanị mmadụ abụọ ndị na-asụ asụsụ na 1986. Ha na-ebikwa n'obodo nta abụọ dị nso, nke a na-akpọ Bassa, nke dị n'ebe ọdịda anyanwụ nke ụzọ ahụ.[1]

Ihe nlereanya[dezie | dezie ebe o si]

  1. Blench (2012). The Kainji languages of northwestern and central Nigeria. Kay Williamson Educational Foundation.

Àtụ:Platoid languages