Jump to content

Aswad (aha)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aswad
Gender Male
Language(s) Arabic
Origin
Meaning black

Aswad bụ aha nwoke Arab nyere aha nke pụtara "oji" (a na-ejikwa maka ndị nwere agba ojii).

Ndị mmadụ akpọrọ Aswad gụnyere:

  • Aswad ibn Yazid, onye na-akọ akụkọ hadith

Ndị na-eji ya eme ya na aha nna ha gụnyere:

  • Miqdad ibn Aswad, enyi nke onye amụma Alakụba, Muhammad
  • Ziad Abderrazzak Mohammad Aswad, onye bụbu minista gọọmentị na Iraq

Ihe ndi ozo ha jinya e me

[dezie | dezie ebe o si]

Ihe ndi ozo ha ji ya eme bu:

  • Al-Abd Al-Aswad, ụdị mmekpa ahụ a hụrụ na Siria[1]
  • Hajarul Aswad, Nkume Ojii na Kaaba na Mecca
  • Aswad, otu egwu reggae nke Britain
  • Association for the Study of the Worldwide African Diaspora (ASWAD)
  • أيلول الأسود (aylūl al-aswad), Black September.
  • Aha Arabic

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. A. M. Rosenthal, On My Mind; A Tour Of Syria, New York Times, October 25, 1994. Retrieved 2012-05-30.