Atụmatụ Ikpe Ziri Ezi na Gburugburu Ebe Obibi
Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found.
The Environmental Justice Atlas, mgbe ụfọdụ a maara dị ka EJAtlas bụ ebe nrụọrụ weebụ na-edekọ esemokwu gburugburu ebe obibi.[1]
Ebe nrụọrụ weebụ ahụ bụ Environmental Justice Organisations, Liability and Trade (Ejolt) bipụtara ma bụrụ nke Mahadum Autonomous nke Barcelona na-achịkwa.[1]Temper. "Mapping the global battle to protect our planet", The Guardian, 2015-03-03. Retrieved on 2023-06-13. (in en-GB)Temper, Leah (2015-03-03). "Mapping the global battle to protect our planet". The Guardian. ISSN 0261-3077. Archived from the original on 2023-04-02. Retrieved 2023-06-13.</ref> Ndị ọrụ mahadum bụ Leah Temper, Daniela Del Bene na Joan Martínez-Alier na-elekọta ebe nrụọrụ weebụ ahụ.[2] A malitere ọrụ ahụ n'afọ 2012.[3] Ka ọ na-erule 2019, ọ bụ EnvJustice Project na-achịkwa ya.[4]
Ka ọ na-erule afọ 2018, ebe nrụọrụ weebụ ahụ dekọrọ ihe dịka esemokwu 2,500 ma mee ka ndị ọrụ nyochaa esemokwu site na iji ihe karịrị onugugu otu nari ubi.[2]Snorek (2018-06-04). Tracking the battles for environmental justice: here are the world's top 10 (en). The Conversation. Archived from the original on 2023-05-23. Retrieved on 2023-06-13.Snorek, Julie (2018-06-04). "Tracking the battles for environmental justice: here are the world's top 10". The Conversation. Archived from the original on 2023-05-23. Retrieved 2023-06-13.</ref>[5]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Temper. "Mapping the global battle to protect our planet", The Guardian, 2015-03-03. Retrieved on 2023-06-13. (in en-GB)
- 1 2 Snorek (2018-06-04). Tracking the battles for environmental justice: here are the world's top 10 (en). The Conversation. Archived from the original on 2023-05-23. Retrieved on 2023-06-13.
- ↑ Leah Temper, Daniela Del Bene, and Joan Martinez-Alier, Mapping the frontiers and front lines of global environmental justice: The EJAtlas, Journal of Political Ecology, December 2015
- ↑ Martinez-Alier (30 Aug 2019). Canadian corporate cruelty in Mexico and Turkey (en). The Ecologist. Archived from the original on 2023-04-25. Retrieved on 2023-06-13.
- ↑ Pappagallo (2014-04-09). Environmental Justice Atlas maps out ecological conflicts - Green Prophet (en-US). Archived from the original on 2022-12-05. Retrieved on 2023-06-13.