Atilogwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Ihe omuma nke akwukwo ihe omuma akwukwo banyere ezeagu Atilogwu Site na afo iri abuo na iri na asaa mgbe onwa Novemba gbara iri Ezeagu nwere ihe nketa omenala di iche iche, na ememe omenala na agburu na-ekwuputa nbata na nhapu nke oge di iche iche nke afo. Ogugo-Chi, Akanu, Oku Owa-Ito, Ibono Okochi, Ibono Udu-Mii, Mgba Ndi-Omu, Mgba Otu n'Une, Owhuwhu-Ji na Mgba Ogwu bu ememme ndi ozo, ebe ndi Ezeagu. Egwu Atilogwu so na egwu ọdịnala ana agba na Enugu Steeti na akụkụ ndị ọzọ nke Naijiria.

Ụfọdụ n'ime egwu ndị a igbo nwere gụnyere Atilogwu, Abigbo, Egwu Amala, Egwu Ogene, Ode, Odebara, Nkwa, Mkpokiti, Akwunachenyi, Nkwa Umuagbogho, Nkwa Nwite, Ikorodo, Egwu Ubo, Okanga, Egedege, Adamma, Agbacha Ekuru Nwa, Egwu Ijele, Ntukpo, Odegelu, Igede na Oge-Udugongo.