Atisi Owoh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Atisi Owoh (amụrụ na 22 Febụwarị 1979) bụ onye na-egwu table tennis na Naijiria. ọ zọọrọ n'asọmpị abụọ nke ụmụ nwanyị na asọmpi Summer Olympics nke afọ 2000. [1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Atisi Owoh. Olympedia. Retrieved on 19 July 2020.