Augusta Henry

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Augusta Henriques
NationalityGuinea-Bissau
OccupationActivist; government minister
OrganizationTiniguena
AwardsRamsar Wetland Conservation Award

Augusta Henriques bụ onye na-eme ihe, onye nkuzi na minista gọọmentị si Guinea-Bissau, onye natara onyinye Ramsar Wetland Conservation Award (Management) na 2012.[1][2]

N'afọ 1991, Henriques so guzobe otu na-abụghị nke gọọmentị bụ Tiniguena, nke na-eme mkpọsa maka ọrụala dị iche iche na itinye aka n'obodo na Guinea-Bissau.[3] Ọ bụkwa onye mbụ guzobere Foundation for Education with Production, ọrụ ebere nke Patrick van Rensberg mepụtara.[4]

Henriques nọchitere anya mba ahụ na mba ụwa, gụnyere dịka onye nnọchi anya nye International Union for Conservation of Nature (IUCN).[5] Ọ rụkwara ọrụ na Ministry of National Education dị ka Onye isi nke Adult Education.[6]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Hub. Ramsar Announces 2012 Award Winners | News | SDG Knowledge Hub | IISD (en-US). Retrieved on 2022-07-03.
  2. Diop (2014-06-02). The Land/Ocean Interactions in the Coastal Zone of West and Central Africa (in en). Springer. ISBN 978-3-319-06388-1. 
  3. equality. Augusta Henriques: a lifetime activist for preservation of biodiversity in Guinea-Bissau (en). Inter Pares. Retrieved on 2022-07-03.
  4. Shillington (2020-07-01). Patrick van Rensburg: Rebel, visionary and radical educationist, a biography (in en). NYU Press. ISBN 978-1-77614-604-8. 
  5. (1997) Proceedings (in en). IUCN. ISBN 978-2-8317-0394-7. 
  6. (1984) Afrika: German Review of Political, Economic and Cultural Affairs in Africa and Madagascar (in en). Afrika Verlag.. 

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Tiniguena ("ala a bụ ala anyị"): Augusta Henriques (ihe nkiri)