Augustina Nkem Nwaokolo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Augustina Nkem Nwaokolo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereAugustina Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Disemba 1992 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie

Augustina Nwaokolo (nke amụrụ na Disemba 12, 1992) bụ onye egwuregwu Naijiria nke na-ebu ibu.[1] O sonyere na ndị asọmpi ụmụ nwanyị 48 kilogram nke 2014 Commonwealth Games ebe o ritere ihe nrite ọla edo.[2] Augustina Nwaokolo meriri ma rite ọla edo mbụ nke egwuregwu ahụ nke hụrụ ya ka ọ na-etinye ihe ndekọ egwuregwu ọhụrụ nke 175 kilogram mgbe ọ buliechara 77 kilogram na nke akpọrọ snatch na 98 kilogram na nke akpọrọ clean na jerk. Nke a mere ka ọ bụrụ onye Naijiria mbụ na-eto eto na-ebu ibu iji nweta nke ahụ na asọmpi mba ụwa nke akpọrọ Commonwealth Games.[3] E mere ihe omume ahụ na Jawaharlal Nehru Stadium.[4]

Asọmpi o sonyere[dezie | dezie ebe o si]

  • Egwuregwu nke Commonwealth emere na 2010

Ibu mbunyi elu - 48kg - Women Gold 175.0 (GR)

  • Egwuregwu nke Commonwealth emere na 2014

Egwuregwu Ibu arọ - --8kg - Ụmụ nwanyị

  • Egwuregwu nke Commonwealth emere na 2018

Egwuregwu Ibu arọ - --kg - Ụmụ nwanyị[5][6]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Glasgow 2014 profile. Archived from the original on 17 October 2014. Retrieved on 11 October 2014.
  2. "Nigerian weightlifters sweep 63kg medals", New Telegraph, 28 July 2014. Retrieved on 11 October 2014.
  3. Nigerian lifter Augustina Nwaokolo wins opening gold. BBC Sport (2010-10-04). Retrieved on 2010-10-04.
  4. XIX Commonwealth Games 2010 Delhi |.
  5. "Commonwealth Games Team Nigeria Departs", Vanguard Newspaper, 28 July 2014. Retrieved on 11 October 2014.
  6. Augustina Nkem Nwaokolo. portsmole.co.uk. Retrieved on 3 May 2020.