Augustine Ngo Mback
Ọdịdị
Augustine Ngo Mback
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Julaị 1997 |
Ebe ọmụmụ | Kameroon |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Augustine Chouchou Ngo Mback Batoum (onye amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Julaị n'afọ 1997) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agbachitere dị ka ọnọ n'etiti nke aka ekpe nye otu egwuregwu Louves Miniproff na ndị otu egwuregwu ụmụ nwanyị Cameroon.
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]Ngo Mback agbaala Louves Miniproff na Cameroon bọọlụ.
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Ngo Mback gbaara otu egwuregwu mba Camerooon na ọkwa dị elu n'oge 2016 Africa Women Cup of Nations na nke 2020 CAF Women's Olympic Qualifying Tournament.[1][2][3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Augustine Ngo Mback. Global Sports Archive. Retrieved on 13 February 2021.
- ↑ Duret. "JO 2020 - Qualifications AFRIQUE - Le CAMEROUN prend une petite option", 6 March 2020. Retrieved on 13 February 2021. (in fr)
- ↑ Duret. "JO 2020 - Qualifications AFRIQUE - La ZAMBIE entre dans l'histoire", 11 March 2020. Retrieved on 13 February 2021. (in fr)