Augustine Nsanze
Ọdịdị
Augustine Nsanze (amụrụ n'afọ 1953) bụ onye Burundi na-akọ akụkọ ihe mere eme, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nnọchi anya mba ọzọ. Ọ bụ onye isi ndụmọdụ nke onye isi ala Burundi bụ Pierre Nkurunziza ugbu a. Tupu ọrụ a, Nsanze bụ Minista na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi (Secretary of State) nke Burundi site na 2009 ruo 2011.[1] N'oge ọchịchị mbụ nke Onye isi ala Nkurunziza, a họpụtara ya dị ka onye nnọchi anya Burundi na United Nations na New York.[2] Tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Nsanze bụ prọfesọ na onye nchọpụta na Mahadum Hope Africa na Mahadim Burundi . [3]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- Burundi Site na ngalaba steeti United State
- ↑ Burundi from the United States Department of State
- ↑ New permanent representative of Burundi presents credentials UN.org
- ↑ Augustin Nsanze at African Studies Centre, Leiden
Onye nnọchi anya burundi ọhụrụ na-adịgide adịgide na-enye nzere UN.org
- Augustin Nsanze at African Studies Centre, Leiden