Aulaqi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha Aulaqi, Awlaki, ma ọ bụ Awlaqi nwere ike izo aka na:

Ndị mmadụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Anwar al-Awlaki (amuru na afọ nari iri itoolu iri asaa na otu), onye Yemen-American imam na onye so na al-Qaeda na Arabian Peninsula
  • Abdulrahman al-Awlaki (amụrụ na afọ nari iri itoolu iri itoolu na ise rue afọ puku abụọ iri na otu), nwa Anwar al-Awlaka na nwa amaala America nwụrụ na mwakpo drone US
  • Nasser al-Awlaki, onye bụbu minista ọrụ ugbo na Yemen na nna Anwar al-Awlaka
  • Nawar al-Awlaki (amụrụ na afọ puku abụọ na asatọ rue afọ puku abụọ iri na asaa), nwa nwanyị nke Anwar al- Awlaki na nwa amaala America nwụrụ na mwakpo drone US
  • Nihal Ali al-Awlaqi, Minista na-ahụ maka ihe gbasara iwu na Yemen
  • Saeed Aulaqi (amụrụ n'afọ 1940), onye na-eme ihe nkiri na onye na-ede akụkọ ifo na Yemen
  • Saleh Al-Aulaqi (1938-1973), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nnọchi anya mba Yemen