Jump to content

Ostraliya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Australia)
Ostraliya
sovereign state, federation, country
Akụkụ nkeMIKTA, Australia and New Zealand, Australasia, Commonwealth of Nations Dezie
Oge/afọ mmalite1 Jenụwarị 1901 Dezie
aha njirimaraꠅꠡ꠆ꠐꠦꠟꠤꠀ Dezie
aha gọọmentiCommonwealth of Australia Dezie
akara alaAustralia Dezie
aha mkpirisiAUS Dezie
Ndekọ IPAəsˈtreɪljə Dezie
Archive naNational Archives of Australia Dezie
A gụrụ ahaTerra Australis Dezie
asụsụ njiemeAustralian English, Auslan Dezie
Abụ njirimaraAdvance Australia Fair Dezie
omenalaculture of Australia Dezie
ederede motoThere's NOTHING like Australia Dezie
kọntinentOceania Dezie
mba/obodoOstraliya Dezie
isi steetiCanberra Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+10:00 Dezie
dị na / na njirimara ahụrụ ányáTasmania, mainland Australia Dezie
nhazi ọnọdụ25°0′0″S 133°0′0″E Dezie
nhazi nke ebe ọwụwa anyanwụ28°38′15″S 153°38′14″E Dezie
nhazi nke ebe ugwu10°41′14″S 142°31′53″E Dezie
nhazi nke ebe ndịda43°38′40″S 146°49′30″E Dezie
nhazi nke ebe ọdịda anyanwụ26°9′5″S 113°9′18″E Dezie
geoshapeData:Australia.map Dezie
ebe kachasi eluMawson Peak Dezie
kacha alaKati Thanda–Lake Eyre Dezie
isi ụdị ọchịchịrepresentative democracy, constitutional monarchy, federation Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi ala na-enwemonarch of Australia Dezie
Onye isi alaCharles III Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwerePrime Minister of Australia Dezie
Onyeisi gọọmentiAnthony Albanese Dezie
has cabinetFederal Executive Council (Australia) Dezie
Executive òtùAustralian Government Dezie
òtù omebe iwuParliament of Australia Dezie
ikike ikpe kachasị eluHigh Court of Australia Dezie
central bankReserve Bank of Australia Dezie
EgoAustralian dollar Dezie
ederede ntọalaConstitution of Australia Dezie
akụkụ ịkwọ ụgbọalaleft Dezie
ụdị nkwụnye ọkụ eletrikAS/NZS 3112 Dezie
na-esochiUnited Kingdom of Great Britain and Ireland Dezie
ihe omume dị ịrịba amaStatute of Westminster 1931 Dezie
mụrụ yaAustralian studies Dezie
onye nchọpụtaWillem Janszoon Dezie
webụsaịtịhttps://www.australia.gov.au/ Dezie
kọwara na URLhttps://www.dfat.gov.au/about-australia Dezie
Ebe Data n'esonyeghi nọhttps://data.gov.au/ Dezie
hashtagAustralia Dezie
Ogo dị elu ọnọdụ ịntanetị.au Dezie
Iwu isi EderedeConstitution of Australia Dezie
ọkọlọtọFlag of Australia Dezie
uwe aghacoat of arms of Australia Dezie
nwere akara, baajị, ma ọ bụ sigilGreat Seal of Australia Dezie
akara ngosiAcacia pycnantha, opal Dezie
ọdịdị ala nke isiokwugeography of Australia Dezie
nwere àgwàfree country Dezie
akụkọ ihe mere eme nke isiokwuhistory of Australia Dezie
ndepụta ihe nchetaMonuments of Australia Dezie
official religionno value Dezie
akụkụ okporo ụzọ ụgbọ olokoleft Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Australia Dezie
agba agbaakwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ, gold Dezie
ụdị metụtaraCategory:Australia-related lists Dezie
emeghe data portaldata.gov.au Dezie
Akụ na ụba nke isiokwueconomy of Australia Dezie
demographics nke isiokwudemographics of Australia Dezie
WordLift URLhttps://data.thenextweb.com/tnw/entity/australia.html Dezie
koodu obodo mkpanaka505 Dezie
Koodu ọkpụkpọ obodo+61 Dezie
akpati nganiihu0 Dezie
nọmba ekwentị mberede000 Dezie
Koodu obodo GS1930-939 Dezie
koodu akwụkwọ ikike maka ụgbọ alaAUS Dezie
ọnụọgụ njirimara mmiri503 Dezie
NCI Thesaurus IDC16311 Dezie
Stack Exchange mkpadohttps://travel.stackexchange.com/tags/Australia Dezie
agwa Unicode🇦🇺 Dezie
category for honorary citizens of entityCategory:Honorary citizens of Australia Dezie
udi maka maapụCategory:Maps of Australia Dezie
Map

Ọstrelia (Australia), nke a na-akpọkwa Ohamba Ọstrelia (Commonwealth of Australia) bụ mba na-achị onwe ha nke dị n'ebe ndịda ụwa. Ala ndị mejupụtara mba a gunyere nnukwu agwaetiti Ọstrelia, agwaetiti Tasmenia, nakwa obere agwaetiti ndị ọzọ. Ọstrelia bụ mba kacha ukwu n'akụkụ ụwa a na-akpọ Oshịnia (Oceania), ma bụrụkwa nke isịị ma agụwa mba kacha ibu n'ụwa. N'ịme alaukwu niile nọ n'ụwa, Ọstrelịa kacha kpọọ nkụ, kacha mee ochie, ma bụrụkwa nke ịdịelu ya pekachara mpe. N'ihi ibu o buru, Ọstrelia nwere ụdịrị osisi na anụmanụ dịgasị ịche ịche. Ala Ọstrelia nwere akụkụ bụ okeọhịa na nsọtu ebe ugwu ya, ala mbara n'ebe ndị ọzọ nọkwa n'ebe ugwu, ala ịkpa n'etiti, nakwa ugwu ndị dị elu n'ebe ọwụwa anyanwụ.

Lee nke ozo

[dezie | dezie ebe o si]