Jump to content

Awa Ndiaye-Seck

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Awa Ndiaye-Seck
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Awa Ndiaye-Seck
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie

Awa Ndiaye-Seck bụ nwa amaala Senegal nke na-eje ozi dịka onye nnọchi anya United Nations Resident na Democratic Republic of Congo na onye nnọchi anya pụrụiche nke Executive Director na AWLN (African Women Leaders Network) na UN Women. Awa na-arụkọ ọrụ na United Nations Development Programme (UNDP) ma jeekwa ozi na United States Agency for International Development (USAID) n'ọtụtụ dị iche iche.

A mụrụ Awa Ndiaye-Seck na Senegal. Ndiaye gara Mahadum Cheikh Anta Diop de Dakar (UCAD) maka ụlọ akwụkwọ iwu wee gụchaa na 1987. Ndaiye mechara nweta asambodo na Economics, Business Administration and Management, General na 1994 site na The Economics Institute, Boulder, Colorado. O wee nweta akara ugo mmụta Masters of Business Administration na South Illinois University, Carbondale na 1997. O jikwa asambodo ikike mmadụ na kọleji Henri Dunant, School Summer.