Awad

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha nna na aha Awad ma ọ bụ Aouad ma ọ bụrụ Awwad (Arabic) sitere Arabic. Ndị nwere aha a gụnyere:

Aha e nyere ya[dezie | dezie ebe o si]

nke mmalite عوّاد
  • Awwad Eid Al-Aradi Al-Balawi, onye bụbu Director General nke Saudi Arabian Border Guards, Ministry of Interior, Obodo Saudi Arabia
  • Awad Hamad al-Bandar (amụrụ na afọ nari iri itoolu iri anọ na puku abụọ na asaa), onye isi ikpe Iraq n'okpuru ọchịchị Saddam Hussein
  • Awad Khleifat (amụrụ n'afọ 1945), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Jọdan