Awan (surname)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha nna Awan pụkwara izo aka na:

  • Malik Shakeel Awan, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Pakistani
  • Ahmad Nadeem Qasmi (nari iri itoolu iri na isii), onye edemede na onye nkatọ Pakistani
  • Ahmed Ali Awan, onye a mara ikpe maka ogbugbu Ross Parker
  • Akil N. Awan, onye nkuzi Britain
  • Ameer Muhammad Akram Awan, onye ọkà mmụta Pakistani
  • Babar Awan, onye ọchịchị Pakistan
  • Dildar Awan, onye Pakistan na-eme egwuregwu cricket
  • Ameer Muhammad Akram Awan, onye ndú okpukpe Pakistani
  • Firdous Ashiq Awan, onye dọkịta na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Pakistani
  • Ghulam Farooq Awan, onye ọka iwu Pakistani
  • Hanif Awan, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Pakistani
  • Imran Awan, onye enyemaka teknụzụ America
  • Imran Awan (onye na-eme egwuregwu cricket), onye a mụrụ na Pakistan bụ onye America na-eme ihe nkiri cricket
  • Malik Munawar Khan Awan, onye ọrụ Pakistani
  • Malik Shakir Bashir Awan, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Pakistani
  • Madut Kon Awan, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Sudan
  • Malik Shakeel Awan, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Pakistani
  • Muhammad Huzair Awan, onye Pakistani Information Technology (IT) prodigy
  • Muhammad Safdar Awan, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Pakistani
  • Paul Malong Awan, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Sudan
  • Samina Awan, onye Britain na-eme ihe nkiri