Awan language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Barbacoan (nke a na-akpọkwa Barbakóan, Barbacoano, Barba coana) bụ ezinụlọ asụsụ a na-asụ na Colombia na Ecuador.

Mmekọrịta usoro ọmụmụ[dezie | dezie ebe o si]

Asụsụ Barbacoan nwere ike ịbụ ihe jikọrọ ya na asụsụ Páez. A na-ejikọkarị Barbacoan na asụsụ Paezan (gụnyere Páez); Otú ọ dị, Curnow (afọ nari iri itoolu itoolu na asatọ) na-egosi etu atụmatụ a si dabere na nkọwa na-ezighi ezi nke akwụkwọ ochie nke Douay (nari iri asatọ iri asatọ na asatọ). (Lee: Asụsụ Paezan.)

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Asụsụ Paezan
  • Asụsụ Páez

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]